Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ịgba Chaa Chaa Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Ịgba Chaa Chaa Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Ihe Baịbụl kwuru

Baịbụl ekwughị ọtụtụ ihe gbasara ịgba chaa chaa. Ma, ihe ndị dị́ na Baịbụl nwere ike inyere anyị aka ịmata na Chineke weere ịgba chaa chaa ka ihe ọjọọ.Ndị Efesọs 5:17. *

^ para. 3 Naanị ebe Baịbụl kwuru gbasara ya bụ mgbe a na-ekwu banyere ndị agha Rom, bụ́ ndị ji anyaukwu fee nza maka uwe Jizọs.Matiu 27:35; Jọn 19:23, 24.

GỤKWUO GBASARA YA

OZI ỌMA SI N’AKA CHINEKE!

Olee Otú Iwu Chineke Si Abara Anyị Uru?

Jizọs kọwara ihe mere o ji dị mma ka Chineke na-eduzi anyị, kwuokwa banyere iwu abụọ kacha mkpa.