Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

KATUUN NDỊ E SERE ESE E JI AKỤZI BAỊBỤL

KATUUN E SERE ESE E JI AKỤZI BAỊBỤL

Mmụọ Nsọ Mere Ka Samsịn Sie Ike

Gịnị mere Samsịn ji bụrụ otu n’ime ndị kacha ike birila n’ụwa? Nọrọ na jw.org/ig gụọ katuun a e sere ese e ji akụzi Baịbụl. I nwekwara ike ibipụta ya ebipụta.

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Jehova Emee Ka Sọlọmọn Nwee Amamihe

Sọlọmọn ma ihe karịa eze ọ bụla ọzọ n’ụwa. Ònye nyere ya amamihe a niile o nwere? Oleekwa ihe ọjọọ ndị o mechara mee?

Ebreham Aghọọ Enyi Chineke

Chineke kpọrọ Ebreham enyi ya. Olee otú anyị ga-esi bụrụ enyi Chineke?

Noa Nwere Okwukwe na Chineke

Chineke gwara Noa ka ọ rụọ ụgbọ iji zọpụta ezinụlọ ya. Gịnị ka ị mụtara gbasara okwukwe n’akụkọ Noa na iju mmiri ahụ?