Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

FOTO E JI AKỤZI IHE

Foto E Ji Akụzi Ihe

E Rere Josef Ka Ọ Bụrụ Ohu

Danloduo foto a ma tee ya kreyọn. Lee ma ị̀ ga-ahụ ihe abụọ e sere na foto a a na-ekwesịghị ise na ya.

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Hana Nyeere Samuel Aka Ife Jehova

Foto a e ji akụzi ihe ga-enyere ụmụaka dị́ afọ 3 ruo afọ 6 aka ịmụta gbasara onyinye Hana na-enye Samuel kwa afọ.

Ònye Kpebiri Ife Jehova?

Foto a e ji akụzi ihe ga-enyere ụmụaka dị́ afọ 6 ruo afọ 8 aka ịmata ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl.

Rehab Bụ Nwaanyị Nwere Okwukwe

Lere anya na ihe a e sere ese see Rehab.