Danloduo ihe a e ji akụziri ụmụaka ihe. Nyere Kelechi aka chọta ihe ise o ji egwu egwu. Mama ya sịrị ya dowe ihe ndị ahụ n’ebe ha kwesịrị ịdị. Ọ chọkwara ime ihe mama ya gwara ya.