Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe Ọhụrụ Ndị E Nwere na JW.ORG

 

2018-01-08

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ

Eprel 2018

2018-01-02

AKWỤKWỌ NA BROSHỌ

Akụkọ Ozi Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile n’Afọ Ije Ozi 2017

Gụọ gbasara akụkọ ozi Ndịàmà Jehova n’ụwa niile malite na Septemba 2016 ruo n’Ọgọst 2017.

2018-01-01

AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE

Jehova Na-anapụta Ndị Ya

Ọ bụrụ na nsogbu abịara gị nke na ị maghịzi ihe ị ga-eme, adala mba. Chineke ahụ mere ka Oké Osimiri Uhie kewaa abụọ ga-anapụtali gị ná nsogbu ahụ.

2018-01-01

VIDIO

Cheta Nwunye Lọt

Ihe Jizọs kwuru ihe dị ka puku afọ abụọ gara aga dị mkpa ugbu a karịchaa. Lee fim a ka ị hụ otú Brian na Gloria si mụta ichebe ụmụ ha ka ihe Jizọs kwuru mere nwunye Lọt ghara ime ha.

2018-01-01

AKWỤKWỌ NA BROSHỌ

Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl

Akwụkwọ a ga-akọrọ gị otú Chineke si kee ihe, ihe ndị mere mgbe e kechara ihe ruo mgbe a mụrụ Jizọs, na ihe ndị mere si mgbe ahụ ruo n’Alaeze Chineke.

2017-12-28

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ)

Eprel 2018