Ọtụtụ ọdachi dakwasịrị Job n’oge ochie. Ha nwalekwara okwukwe ya. Lee fim a ka ị hụ otú ụdị ule ndị ahụ bịaara Job si bịara ezinụlọ Bannister. Ị ga-ahụkwa ihe nyeere ha aka idi nsogbu ndị ahụ ma nọsie ike n’ebe Chineke nọ