Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

“Akwụsịla Inwe Olileanya”

Setan eforola ntutu taa na ya ga-emerịrị ka anyị hapụ Jehova, kwụsịkwa inwe olileanya. Olee ihe ga-enyere anyị aka ịnọsi ike n’ebe Jehova nọ ma ghara ịda mbà?

“Akwụsịla Inwe Olileanya”—Okwu Mmalite

Ị ga-ahụ otú ụdị nsogbu a kọrọ akụkọ ya n’akwụkwọ Job si bịara otu ezinụlọ. Jehova ga-enyeliri anyị aka imeri ule ndị na-abịara anyị.

“Akwụsịla Inwe Olileanya”

Fim a na-emetụ n’ahụ́ ga-enyere gị aka ikpebisi ike na o nweghị ihe ga-eme ka ị kwụsị inwe olileanya.