Irène kweere na otú ihe ndị dị n’ahụ́ ihe ndị e kere si yie gosiri na ozizi evolushọn bụ eziokwu. Mana, ihe ọ chọpụtara gbasara ụkwụ a kwụnyere akwụnye mere ka o nyowe ihe o kweere banyere evolushọn enyowe.