Lee vidio a ka ị hụ ihe dị n’amụma Zekaraya buru nke ụfọdụ n’ime ha bụ gbasara ọbịbịa Mezaya, otú a ga-esi rara ya nye, na ọnwụ ya.