Mụta ihe ndị bụ́ isi e kwuru n’akwụkwọ Ezra. Akwụkwọ a kwuru otú ndị Izrel si fee Chineke na Jeruselem mgbe ha si Babịlọn lọta.