Lee vidio a ka ị hụ ihe ndị bụ́ isi e kwuru n’akwụkwọ Maịka, bụ́ akwụkwọ gbara ndị na-arụsa ndị mmadụ arụrụala n’anwụ ma kwee nkwa na oge ga-abịa mgbe a ga-amaliteghachị ife Jehova ezi ofufe.