Lee fim a ka ị hụ otú Hezekaya si kpebie ịtụkwasị Chineke obi n’agbanyeghị nsogbu ndị zuru ya ahụ́. Hezekaya gosiri na ya nwere okwukwe na Chineke, na-eguzosikwa ike n’ebe ọ nọ. Ihe o mere kụziiri ndị obodo ya na ndị niile na-efe Jehova taa ezigbo ihe.