Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Cheta Nwunye Lọt

Ihe Jizọs kwuru ihe dị ka puku afọ abụọ gara aga dị mkpa ugbu a karịchaa. Lee fim a ka ị hụ otú Brian na Gloria si mụta ichebe ụmụ ha ka ihe Jizọs kwuru mere nwunye Lọt ghara ime ha.

Cheta Nwunye Lọt​—Agba nke Mbụ

Olee ihe mere ka o sitụrụ otu ezinụlọ Ndị Kraịst ike ịma ma hà ga-anọgide jiri ofufe Chineke kpọrọ ihe ka hà ga-achụwa akụnụba?

Cheta Nwunye Lọt​—Agba nke Abụọ

Olee ihe nwere ike ime ka anyị kwụsị iji ife Chineke kpọrọ ihe nke ga-eme ka anyị kpawa àgwà ọjọọ?

Cheta Nwunye Lọt​—Agba nke Atọ

Jizọs ji ihe ọ kọrọ gbasara ezinụlọ Lọt na-akụziri anyị ihe. A sị na nwunye Lọt gere ntị, ihe mere ya agaraghị eme ya. Anyị ekwesịghị ikwe ka ụdị ihe ahụ mee anyị.