Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE Jenụwarị 2015 | Ọchịchị Nrụrụ Aka Na-agaghị Adị na Ya

N’ebe niile n’ụwa, ndị mmadụ chere na ebe a kacha arụrụ aka bụ n’ụlọ ọrụ nakwa n’òtù dị iche iche gọọmenti nwe. Ọ̀ dị mgbe a ga-enwe ọchịchị nke nrụrụ aka na-agaghị adị na ya?

ISIOKWU TETA! A

Otú Ndị Ọchịchị Si Arụrụ Aka Na-akpa Ụwa Aka Ọjọọ

O nwere ike ịbụ na nsogbu a dị njọ karịa otú i chere.

ISIOKWU TETA! A

Nrụrụ Aka Agaghị Adị n’Alaeze Chineke

E nwere ihe isii gosiri na nrụrụ aka agaghị adị n’Alaeze Chineke.

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Baịbụl Zara Ajụjụ M Niile

Mayli Gündel kwụsịrị inwe okwukwe na Chineke mgbe papa ya nwụrụ. Olee ihe mere o ji bidokwa inwe okwukwe na Chineke, obi eruokwa ya ala?

THE BIBLE'S VIEWPOINT

Ndị Bụ́ Di—Meenụ Ka Obi Na-eru Nwunye Unu Ala

Ezinụlọ nwere ike inwe ego na-ezuru ha, ma ihe dị ezigbo mkpa ha kwesịrị inwe akọ ha.

Ị̀ Maara?

Na Baịbụl, gịnị ka okwu bụ́ “ọnaozi” pụtara? Gịnị mere ndị na-azụ atụrụ n’oge Baịbụl ji ekewapụ atụrụ n’ebe ewu nọ?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ọ̀ bụ Chineke kere ụmụ mmadụ, ka hà si n’ụmụ anụmanụ pụta?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Baịbụl Ọ̀ Kwadoro Nwoke Ịlụ Nwoke Ibe Ya Ma Ọ Bụ Nwaanyị Ịlụ Nwaanyị Ibe Ya?

Onye kere anyị ga-aka anyị ama ụdị alụmdi na nwunye ga-eme anyị obi ụtọ.