Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE Mee 2014 | È Nwere Onye Ma Ihe Ga-eme n’Ọdịnihu?

Azịza ajụjụ a nwere ike ime ka ndụ gị gbanwee.

ISIOKWU TETA! A

Ọtụtụ Ihe Ndị Mmadụ Na-ekwu Anaghị Emezu

Ònye ka ihe ọ bụla o kwuru na-emezu?

ISIOKWU TETA! A

È Nwere Onye Ma Ihe Ga-eme n’Ọdịnihu?

E nwere amụma ndị e buru ga-emezu n’ọdịnihu.

A CONVERSATION WITH A NEIGHBOR

Ndịàmà Jehova Hà Kweere na Jizọs?

Ọ bụrụ na ha kweere na Jizọs, gịnịzi mere na ha anaghị aza Ndịàmà Jizọs?

Ị̀ Maara?

Gịnị mere ndị Juu ji rịọ Paịlet ka a kụjisie Jizọs ụkwụ? Ọ̀ bụ eziokwu na Devid ji èbè gbuo Golayat?

ṄOMIE OKWUKWE HA

O Diri Ọnwụ Nwa Ya

Ihe Meri, bụ́ nne Jizọs, mere nwere ike inyere gị aka mgbe ọ bụla nsogbu bịaara gị, ya adị gị ka à manyere gị “ogologo mma agha” n’obi.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ọ bụrụ Chineke na-achị ụwa, gịnị mere ndị mmadụ ji atagbu onwe ha n’ahụhụ?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Baịbụl Ọ̀ Bụ Okwu Chineke?

Ọtụtụ ndị dere Baịbụl kwuru na ọ bụ Chineke gwara ha ihe ha dere. Gịnị mere ha ji kwuo otú ahụ?