Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE Disemba 2013 | Chineke Ọ̀ Baara Anyị Uru?

Ọtụtụ ndị chere na Chineke abaraghị ha uru, ụfọdụ enweghịkwa ohere iche gbasara ya. Ò nwere uru ịmata Chineke baara anyị?

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Mere E Ji Jụọ Ajụjụ A?

Leba anya n’ihe mere ọtụtụ ndị sịrị na ha kweere na Chineke ji akpa àgwà ka à ga-asị na Chineke adịghị.

ISIOKWU TETA! A

Uru Chineke Baara Anyị

Chọpụta otú mmadụ na Chineke ịdị ná mma nwere ike isi mee ka onye ahụ na-enwe obi ụtọ, ndụ ya enweekwa isi.

LIFE STORY

Emere M Ka Ozi Jehova Bụrụ Ihe Mbụ ná Ndụ M

Mgbe ọ fọrọ ọnwa ole na ole ka Bill Walden ghọọ injinia, o kpebiziri iji ndụ ya mee ihe ọzọ dị iche. Gụọ isiokwu a ka ị hụ otú ndụ ya si ka mma maka na o kpebiri iji ya jeere Chineke ozi.

DRAW CLOSE TO GOD

“Lee! Ana M Eme Ihe Niile Ka Ha Dị Ọhụrụ”

Ị̀ ga-achọ ibi n’ụwa mgbe ihe mgbu, ahụhụ, na ọnwụ na-agaghị adịkwa? Gụọ Ụlọ Nche a ka ị mata otú Chineke ga-esi mezuo nkwa ndị o kwere.

‘Ị Ga Na-egwupụta Ọla Kọpa n’Ugwu’

Ihe ndị ọkachamara chọpụtara gosiri na ihe ndị Baịbụl kwuru gbasara ihe ndị e ji ọla kọpa mee bụ eziokwu.

TEACH YOUR CHILDREN

Olee Otú Anyị Kwesịrị Isi Na-echeta Jizọs Kraịst?

Ihe anyị kwesịrị icheta ọ̀ bụ naanị mgbe Jizọs bụ nwa ọhụrụ? Ole ndị bụ ndị amamihe atọ ahụ a sịrị na ha bịara hụ Jizọs? Gịnị ka Jizọs na-eme ugbu a?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Gịnị mere Kraịst ga-eji abịa ọzọ? Ọ̀ ga-abụ mmadụ ka ọ̀ ga-abụ mmụọ mgbe ọ ga-abịa ọzọ, oleekwa ihe ọ ga-eme mgbe ahụ?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Mere Unu Ji Aza Ndịàmà Jehova?

Chọpụta ebe anyị si nweta aha anyị na-aza.