Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) Ọktoba 2015

Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Nọvemba 30 ruo Disemba 27, 2015.

“Na-akwanyerenụ Ndị Dị Otú Ahụ Ùgwù”

Ole ndị na-enyere Òtù Na-achị Isi aka? Gịnị bụ ọrụ ha?

Ị̀ Na-ahụ Otú Chineke Si Enyere Gị Aka?

Gịnị ka “aka” Chineke pụtara na Baịbụl?

“Nyekwuo Anyị Okwukwe”

Ànyị ga-enweli okwukwe n’ike nke aka anyị?

LIFE STORY

Ọ Kwaghị Mmakwaara Maka Ihe O Kpebiri Mgbe Ọ Na-eto Eto

Nikolai Dubovinsky ji obi ya niile fee Jehova mgbe a machibidoro ọrụ anyị iwu n’ebe bụbu Sọviet Yuniọn. Ọrụ ọ rụrụ siri ike karịa ịnọ n’ụlọ mkpọrọ.

Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Dọpụ Uche Gị n’Ozi Jehova

Ihe karịrị iri afọ isii gara aga, e nwere ihe Ụlọ Nche kwuru nke na-emezu n’oge a.

Na-atụgharị Uche n’Okwu Chineke Nakwa n’Ihe Ndị O Kere

Ọ bụrụ na e kweghị gị nwee Baịbụl, ị̀ ka nwere ike ime ka okwukwe gị na-esi ike?

LIFE STORY

Ịbịaru Chineke Nso Dị M Mma

Sarah Maiga kwụsịrị ito mgbe ọ dị afọ itoolu, ma o meghị ka ọ ghara ịmụta banyere Jehova.

‘Onye Na-amaghị Ihe Na-ekweta Okwu Niile’

Olee otú ị ga-esi mata ozi ndị bụ́ ụgha na ihe ndị ọzọ e ziteere gị iji ghọgbuo gị?