Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) Septemba 2015

Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Ọktoba 26 ruo Nọvemba 29, 2015.

Ị̀ Na-agba Mbọ Itozu Okè Ka Kraịst?

N’agbanyeghị afọ ole anyị ferela Jehova, anyị kwesịrị ịna-agbakwu mbọ ka anyị tozuo okè.

Akọnuche Gị Ọ̀ Na-eduzi Gị Nke Ọma?

Gụọ otú akọnuche ga-esi nyere gị aka ime mkpebi dị́ mma banyere ịgwọ ọrịa, ntụrụndụ, na ozi ọma.

‘Guzosie Ike n’Okwukwe’

Gịnị ka ije Pita gara n’elu mmiri ga-akụziri anyị banyere okwukwe?

Olee Otú Jehova Si Egosi na Ọ Hụrụ Anyị n’Anya?

Ọ̀ na-esiri gị ike ịghọta ma ọ bụ ikweta na Jehova hụrụ gị n’anya?

Olee Otú Anyị Ga-esi Gosi na Anyị Hụrụ Jehova n’Anya?

Ọ gbasaghị naanị otú ọ dị anyị n’obi.

LIFE STORY

Ngọzi Jehova Emeela M Ọgaranya

Gụọ akụkọ ndụ Melita Jaracz, onye ya na di ya bụ́ Ted Jaracz jere ozi oge niile ihe karịrị iri afọ ise. Di ya sobu n’Òtù Na-achị Isi.