Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) MEE 2015

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Jun 29 ruo Julaị 26, 2015.

Icheta Ịhụnanya Mbụ M Na-enyere M Aka Ịna-atachi Obi

Gụọ akụkọ ndụ Anthony Morris III, bụ́ onye so n’Òtù Na-achị Isi nke Ndịàmà Jehova.

Na-eche Nche, Setan Chọrọ Iripịa Gị

Ihe atọ e ji mara Setan mere ka ọ bụrụ onye iro jọgburu onwe ya.

Ị Ga-alụsoli Setan Ọgụ ma Merie

Olee otú ị ga-esi zere ọnyà Setan, ya bụ, nganga, ịchụ akụnụba ọnwụ ọnwụ, na mmekọahụ rụrụ arụ?

Ha “Hụrụ” Ihe Ndị E Kwere ná Nkwa

Ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị n’oge ochie gosiri anyị otú anyị ga-esi jiri uche anyị na-ahụ nkwa ndị Chineke kwere.

Ṅomie Onye Ahụ Kwere Nkwa Ndụ Ebighị Ebi

Ànyị nwere ike ịghọta nsogbu ndị anyị na-enwetụbeghị?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Ònye bụ Gọg nke Megọg e kwuru okwu ya n’akwụkwọ Ezikiel?

Ọ Hụrụ na Ọ Bụ Ịhụnanya Mere Kafiteria Ahụ Ji Na-aga Siriri Werere

Ọ bụrụ na ị malitere ịga mgbakọ Ndịàmà Jehova n’ihe dị ka n’afọ 1997 ma ọ bụ mgbe ọ gachara, o nwere ike iju gị anya ịnụ na a na-esibu nri ná mgbakọ.