Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) JENỤWARỊ 2015

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mach 2 ruo n’Eprel 5, 2015.

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Niu Yọk

Gịnị mere di na nwunye nwere ezigbo ego ji si ná nnukwu ụlọ ha kwaga n’otu ọnụ ụlọ?

Na-ekele Jehova Ka Ọ Gọzie Gị

Olee otú ikele Chineke ga-esi nyere anyị aka idi ọnwụnwa?

Ihe Mere Anyị Ji Eme Ncheta Ọnwụ Jizọs

Olee otú ị ga-esi mara ma ị̀ ga-aga eluigwe ka ị̀ ga-ebi n’ụwa?

Otú Di na Nwunye Ga-esi Na-adịkwu ná Mma ma Na-enwe Obi Ụtọ

Ihe ise ị ga-eme ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị nwee ike ịna-ebi n’udo ma na-enwe obi ụtọ.

Kwee Ka Jehova Mee Ka Gị na Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Na-adị ná Mma ma Ghara Itisa

Olee ihe i nwere ike ime ka ị gbaara ịkwa iko na nsogbu ya na ya so ọsọ?

Ịhụnanya Ò Nwere Ike Ịdịgide?

Ịhụnanya e kwuru okwu ya n’Abụ Sọlọmọn na-akụziri ndị lụrụ di na nwunye na ndị na-alụbeghị ezigbo ihe.