Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) Febụwarị 2013

Ụlọ Nche a kwuru banyere ihe nketa Jehova nyere anyị, bụ́ ndị ohu ya. Ị ga-amụtakwa otú anyị nwere ike isi nọrọ na ndagwurugwru Jehova ji echebe ndị ya.

Ihe Nketa Jehova Nyere Anyị

Tụlee ihe Jehova meere mmadụ niile nakwa ndị na-efe ya ka i nwee ike ijikwu ihe nketa Jehova nyere anyị kpọrọ ihe.

Ì Ji Ihe Nketa Jehova Nyere Anyị Kpọrọ Ihe?

Ọ bụrụ na ị mata ihe nketa Jehova nyere ndị ya ma jiri ya kpọrọ ihe, o nwere ike ime ka i kpebisie ike iji obi gị niile na-efe ya.

E Ziri Ndị Nche Eze Ozi Ọma

Pọl kwusara ozi ọma mgbe niile. Mụta otú ihe o mere nwere ike isi nyere gị aka ịna-eme otú ahụ.

Nọsie Ike na Ndagwurugwu Jehova Ji Echebe Anyị

Gịnị bụ ndagwurugwu Jehova ji echebe anyị? Oleekwa otú e nwere ike isi chebe ndị ohu Jehova n’ebe ahụ?

Kpachara Anya Maka Ihe Ndị I Bu n’Obi

Mgbe ụfọdụ, obi anyị nwere ike ime ka anyị chọwa ihe anyị ga-akụdo aka mee ihe ọjọọ. Gịnị ga-enyere anyị aka ịmata ihe anyị bu n’obi?

Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Mee Ka Ị Ghara Inweta Otuto

Olee otú i nwere ike isi nweta otuto n’aka Chineke? Gịnị nwere ike ime ka anyị ghara inweta ya?

O Si n’Ezinụlọ Keyafas

Igbe ahụ e tinyere ọkpụkpụ Miriam mere ka o doo anya na ndị Baịbụl kpọrọ aha bụ ndị dịrị ndụ, ndị nwekwara ezinụlọ ha si.

FROM OUR ARCHIVES

E Nwetara “Ihe A Na-agaghị Echefu Echefu” n’Oge Kwesịrị Ekwesị

Chọpụta otú ihe nkiri ọhụrụ a kpọrọ “Creation Drama” si nyere Ndịàmà Jehova nọ na Jamanị aka imeri ọnwụnwa ndị bịaara ha mgbe a na-alụ Agha Ụwa nke Abụọ.