Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE Nke 5 n'Afọ 2017 | Ndị Mmụọ Ozi Hà Dị Adị n’Eziokwu?

OLEE IHE I CHERE?

È nwere ndị mmụọ ozi n’eziokwu? Baịbụl kwuru, sị:

“Gọzienụ Jehova, unu ndị mmụọ ozi ya, ndị dị ike nke ukwuu, ndị na-eme ihe o kwuru, site n’irube isi n’iwu ya.”​—⁠Abụ Ọma 103:⁠20.

Ụlọ Nche a kọrọ ihe Baịbụl kwuru gbasara ndị mmụọ ozi na otú ha si enyere anyị aka.

 

ISIOKWU TETA! A

Ndị Mmụọ Ozi Hà Nwere Ike Inyere Gị Aka?

Ihe ndị a kọrọla gbasara ndị mmụọ ozi emeela ka ọtụtụ ndị kwere na ha nwere ike inyere anyị aka.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Gbasara Ndị Mmụọ Ozi

E nweghị ebe ka mma anyị ga-esi amata nke bụ́ eziokwu gbasara ndị mmụọ ozi ma ọ́ bụghị na Baịbụl.

ISIOKWU TETA! A

Ì Nwere Mmụọ Ozi Na-eche Gị Nche?

Ì kwesịrị iche na e nwere ndị mmụọ ozi ma ọ bụ otu mmụọ ozi ga-echebe gị?

ISIOKWU TETA! A

Ndị Mmụọ Ọjọọ Hà Dị Adị?

Ihe Baịbụl kwuru doro anya.

ISIOKWU TETA! A

Otú Ndị Mmụọ Ozi Si Enyere Gị Aka

E nweela ọtụtụ oge Chineke zigara ndị mmụọ ozi ya ka ha gaa nyere ụmụ mmadụ aka.

Ị̀ Maara?

Ọ̀ bụ na ọ bụghị mkparị ka Jizọs na-akparị ndị Juu mgbe o mere ihe atụ gbasara “ụmụ nkịta”?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Ekweghị M na Chineke Dị

Gịnị mere otu nwa okorobịa kweere ihe ndị Kọmunist na-ekwu ma o kweghị na Chineke dị, ji bido mụwa Baịbụl

ṄOMIE OKWUKWE HA

Chineke Kpọrọ Ya “Nne Ndị Eze”

Gịnị mere aha Chineke gbanweere Sera ji daba adaba?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

O yiri ka enweghị ike inwe udo na obi iru ala n’ụwa a ebe ọ bụ na ahụhụ na mmegbu ka juru na ya. Ò nwere mgbe nsogbu ndị a ga-akwụsị?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Mmadụ Ò Kwesịrị Inwe Okpukpe Ọ Nọ na Ya?

Mmadụ ò nwere ike ịna-ekpere Chineke n’onwe ya?