Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ụlọ Nche  |  Nke 4 n'Afọ 2017

Okwu Mmalite

Okwu Mmalite

OLEE IHE I CHERE?

Chineke ò kere anyị ka anyị na-anwụ anwụ? Baịbụl kwuru, sị: [Chineke] ga-ehichapụkwa anya mmiri niile n’anya ha, ọnwụ agaghị adị ọzọ.”​—⁠Mkpughe 21:4.

Ụlọ Nche a kọrọ ihe Baịbụl kwuru banyere ndụ na ọnwụ.