Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE Nke 3 n'Afọ 2016 | Ihe Ị Ga-eme Ma Mmadụ Nwụnahụ Gị

O nweghị onye obi na-adị mma ma mmadụ nwụnahụ ya. Gụọ ihe a ka ị hụ ihe ga-enyere anyị aka idi ọnwụ onye ezinụlọ anyị ma ọ bụ enyi anyị.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ị Ga-eme Ma Mmadụ Nwụnahụ Gị

Olee otú anyị ga-esi edi ọnwụ mmadụ? Ndị nwụnahụrụ anyị hà ga-adị ndụ ọzọ?

ISIOKWU TETA! A

Mmadụ Iru Uju Ọ̀ Dị Njọ?

Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na ndị ọzọ chere na ị na-erubiga uju ókè?

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ga-enyere Gị Aka Idi Ọnwụ Onye Nwụnahụrụ Gị

Baịbụl kwuru ihe ọtụtụ ndị chọpụtakwarala na ọ na-enye aka idi ọnwụ mmadụ.

ISIOKWU TETA! A

Otú Ị Ga-esi Akasi Mmadụ Obi

O nwere ike ndị enyi onye mmadụ nwụnahụrụ agaghị ama ihe ha ga-eme iji nyere onye ahụ aka.

ISIOKWU TETA! A

Ndị Nwụrụ Anwụ Ga-adị Ndụ Ọzọ

Ihe a Baịbụl kwuru ọ̀ ga-eme eme?

Ị̀ Maara?

Ònye bụ nna Josef? Olee ụdị ákwà na ihe e ji esiji ákwà e nwere n’oge ochie?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

M Na-akwanyeziri Onwe M na Ụmụ Nwaanyị Ùgwù

Ihe Joseph Ehrenbogen gụtara na Baịbụl nyeere ya aka ịgbanwe ndụ ya kpamkpam.

ṄOMIE OKWUKWE HA

“Achọrọ M Iso Ya Laa”

Ribeka nwere okwukwe na Chineke, nweekwa àgwà ọma ndị ọzọ.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ọ̀ dị njọ ịkpọ aha Chineke?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Mere Mmadụ Ji Anwụ Anwụ?

Ihe Baịbụl zara ga-akasi gị obi, meekwa ka i nwee olileanya.