OLEE OTÚ IHE GA-ADỊ N’ỌDỊNIHU?

Ò nwetụla mgbe i chere otú ihe ga-adịrị gị na ezinụlọ gị n’ọdịnihu? Baịbụl kwuru, sị:

“Ndị ezi omume ga-enweta ụwa. Ha ga-ebikwa n’elu ya ruo mgbe ebighị ebi.”—Abụ Ọma 37:29.

Ụlọ Nche a ga-enyere gị aka ịmata ihe Chineke bu n’obi kee ụwa na ụmụ mmadụ. Ọ ga-enyekwara gị aka ịmata ihe ị ga-eme ka i rite uru na ya.