Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE Nke 6 n'Afọ 2016 | Ihe Ọhụụ Ndị E Gosiri Banyere Eluigwe Na-akụziri Anyị

Ị gụọ Baịbụl, ị ga-amata banyere ndị bí n’eluigwe.

ISIOKWU TETA! A

Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụ Gbasara Ndị Bí n’Eluigwe

Anyị ga-amatali nke bụ́ eziokwu banyere ndị bí n’elugiwe.

ISIOKWU TETA! A

Ọhụụ Ndị Mere Ka A Mata Ndị Bí n’Eluigwe

Olee ihe Baịbụl kọọrọ anyị banyere Jehova Chineke, Jizọs Kraịst, na ndị mmụọ ozi Chineke?

Ihe Anyị Na-amụta n’Aka Anụ Ufe nke Eluigwe

Anụ ufe nke eluigwe na-akụziri anyị banyere ihe ndị Chineke kere. Ha na-emekwa ka anyị na-echebara ihe ndị kacha mkpa ná ndụ echiche.

Lefèvre d’Étaples—Ọ Chọrọ Ka Ndị Nkịtị Mara Okwu Chineke

Olee otú o si gbaa mbọ sụgharịa Baịbụl n’agbanyeghị nsogbu ndị e nyere ya?

LIFE STORY

Otú M Si Mụta Eziokwu Dị na Baịbụl n’Agbanyeghị na Enweghị M Aka

Otu ọdachi akwarụọ otu nwokorobịa na-ekweghị na Chineke, ma, e mechaa nwee ihe mere o ji kwere na Chineke dị.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Chineke ọ̀ ga-anụ ekpere gị?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ọ̀ Bụ Chineke Kere Ekwensu?

Olee ebe Setan si? Gụọ ihe a ka ị mara ihe mere Jizọs ji sị na Ekwensu “eguzosighị ike n’eziokwu.”