Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE Nke 1 n'Afọ 2016 | Ịkwụwa Aka Ọtọ Ọ̀ Bara Uru?

Ọtụtụ ndị na-agha ụgha, ma ọ́ dịghị ihe ọzọ, n’ime nkeji iri ọ bụla ha na ndị ọzọ kparịtara ụka. Ọ̀ ka bara uru ịgba mbọ na-ekwu eziokwu?

ISIOKWU TETA! A

Ọ̀ Ka Bara Uru Ịna-akwụwa Aka Ọtọ?

Ihe mere Hitoshi nwere ike ime ka o yie ka ọ́ baghịzi uru ịna-akwụwa aka ọtọ.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Akwụwaghị Aka Ọtọ Ga-akpatara Gị

Mata nsogbu ịgha ụgha na-akpata.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Mere Ịkwụwa Aka Ọtọ Ji Aba Uru

Gụọ ihe a ka ị hụ ihe ụfọdụ ndị kwụwara aka ọtọ kwuru bụ́ uru ịkwụwa aka ọtọ baara ha.

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Mee Ka Obi Ruo M Ala Naanị Otu Afọ

Ihe Alain Broggio gụtara na 1 Jọn 1:9 mere ka o kpebie ịgbanwe ndụ ya.

Ị̀ Maara?

Olee otú e si emepụta akwụkwọ mpịakọta n’oge e dere Baịbụl, oleekwa ihe e ji ya eme? Ole ndị ọ ga-abụ ha bụ “ndị isi nchụàjà” e kwuru okwu ha n’Agba Ọhụrụ?

Ihe Anyị Ga-eme Ka Obi Na-eru Anyị Ala

Gụọ ihe a ka ị hụ ihe atọ ga-enyere gị aka ka obi na-erukwu gị ala.

ANCIENT WISDOM FOR MODERN LIVING

Echegbula Onwe Gị

Jizọs kwuru ka anyị ghara ịna-echegbu onwe anyị, kwuokwa otú anyị ga-esi eme ya.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Mmadụ nwụọ, ọ̀ ga-adị ndụ ọzọ?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka Ma M Daa Mbà n’Obi?

E nwere ihe atọ Chineke na-enye ndị dara mbà n’obi ga-enyere ha aka maka nsogbu ha.