Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) Ọktoba 2017

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Nọvemba 27 ruo Disemba 24, 2017.

AKỤKỌ NDỤ

Jehova Na-agọzi Ndị Na-eme Uche Ya

Olive Matthews na di ya bụ ndị ọsụ ụzọ. N’afọ 1952, ha kwetara ịrụ ọrụ e nyere ha n’ebe ndịda Ayaland. Olee otú Jehova si gọzie ha?

“Ka Anyị Hụ Ụmụnna Anyị n’Anya . . . n’Omume Nakwa n’Eziokwu”

Olee otú anyị ga-esi gosi na ịhụnanya anyị abụghị nke ihu abụọ?

Eziokwu Na-eweta “Ọ Bụghị Udo, Kama Mma Agha”

Gịnị bụ “mma agha” ahụ Jizọs kwuru na ya ga-eweta? Olee otú o nwere ike isi gbasa gị?

Josef Onye Arimatia Ekpebie Ịbụ Onye Na-eso Ụzọ Jizọs

Ònye bụ nwoke a? Olee ihe jikọrọ ya na Jizọs? Gịnị mere anyị kwesịrị iji nwee mmasị n’akụkọ ya?

Uru Ọhụụ Zekaraya Baara Anyị

Akwụkwọ mpịakọta na-efe efe; nwaanyị nke nọ ọdụ n’ime nkata; na ụmụ nwaanyị abụọ na-efe n’ikuku. Gịnị mere Chineke ji gosi Zekaraya ọhụụ ndị a?

Ụgbọ Ịnyịnya na Okpueze Ga-echebe Gị

Ugwu ọla kọpa, na nnukwu onye nchụàjà e mere eze. Olee otú ọhụụ ikpeazụ Zekaraya hụrụ si emesi ndị Jehova obi ike taa?

Otu Ihe Ọma Onye Kraịst Mere

Olee otú otu ihe ọma e meere onye na-enye Ndịàmà Jehova nsogbu si nyere ya aka inwe mmasị n’eziokwu Baịbụl?

Ị̀ Maara?

Olee ihe ndị Juu na-eme nke mere Jizọs ji kwuo na ịṅụ iyi adịghị mma?