Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) Mee 2017

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Julaị 3 ruo 30, 2017.

Na-enyere “Ndị Mbịarambịa” Aka Ka Ha ‘Jiri Ọṅụ Na-ejere Jehova Ozi’

Olee otú anyị ga-esi zie ndị gbara ọsọ ndụ, bụ́ ndị na-amabeghị Jehova, ozi ọma?

Na-enyere Ụmụ “Ndị Mbịarambịa” Aka

Ọ bụrụ na gị na ụmụ gị bi ná mba ọzọ, olee otú kacha mma ị ga-esi nyere ha aka ka ha mụta banyere Jehova? Oleekwa otú ndị ọzọ ga-esi enye aka?

AKỤKỌ NDỤ

Ịda Ogbi Emeghị Ka M Ghara Ịkụziri Ndị Ọzọ Ihe

Walter Markin dara ogbi. Ma, o ji obi ụtọ na-ejere Jehova Chineke ozi.

Ekwela Ka Ịhụnanya Gị Nyụọ Ka Ọkụ

Ụfọdụ Ndị Kraịst n’oge ndịozi Jizọs hapụrụ ịhụnanya ha nwere na mbụ. Olee ihe ga-enyere anyị aka ka ịhụnanya anyị nwere n’ebe Jehova nọ sie ike?

“Ị̀ Hụrụ M n’Anya Karịa Ihe Ndị A?”

Jizọs kụziiri Saịmọn Pita ihe bara uru gbasara ihe o kwesịrị iji kpọrọ ihe karịchaa. Ànyị nwere ike ime ihe ahụ Jizọs kụziri?

Otú Geyọs Si Nyere Ụmụnna Ya Aka

Ònye bụ Geyọs? Gịnị mere anyị ji kwesị iṅomi ya?

Obi Ụtọ Mmadụ Ga-enwe ma Ọ Hapụ Ibi Ndụ Okomoko

Gịnị mere otu nwanna na nwunye ya ji kwụsị ibi ndụ okomoko? Olee otú ha si mee ya? Gịnị mere ihe ha mere ji na-eme ha obi ụtọ?

FROM OUR ARCHIVES

‘Anyị Malitere Ịnụkwu Ọkụ n’Obi, Hụkwuokwa Jehova n’Anya’

Mgbe ha mechara mgbakọ ahụ n’afọ 1922, olee otú Ndị Mmụta Baịbụl si mee ihe a gwara ha bụ́ ka ha “kpọsaa Eze ahụ na Alaeze ya”?