Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) Mach 2017

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mee 1 ruo 28, 2017.

AKỤKỌ NDỤ

Iso Ndị Maara Ihe Na-eje Ije Abaarala M Uru

N’ọtụtụ afọ William Samuelson jere ozi oge niile, ọ rụrụ ọrụ ndị siri ike ma na-atọ ụtọ.

Na-asọpụrụ Ndị E Kwesịrị Ịsọpụrụ

Olee ndị e kwesịrị ịsọpụrụ? N’ihi gịnị? Olee uru ị ga-erite ma ị na-asọpụrụ ha?

Nwee Okwukwe, Jiri Amamihe Na-ekpebi Ihe Ị Ga-eme

Ụfọdụ ihe ndị i kpebiri ime ga-abara gị uru ma ọ bụ ghọ gị ahịa ná ndụ gị niile. Gịnị ga-enyere gị aka ikpebi ime ihe dị mma?

Jiri Obi Gị Niile Na-efe Jehova

Eze ndị chịrị Juda bụ́ Esa, Jehọshafat, Hezekaya, na Josaya mejọrọ ihe. Ma, Chineke weere ha ka ndị ji obi ha niile fee ya. Maka gịnị?

Ị̀ Ga-echebara Ihe Ndị E Dere n’Oge Gara Aga Echiche?

Ị ga-amụta ọtụtụ ihe bara uru n’ihe ndị ọzọ mejọrọ, ma ndị nke e dere na Baịbụl.

Ihe Ị Ga-eme Ka Gị na Enyi Gị Ghara Itisa

E nwere ike inwe mgbe e kwesịrị inyere enyi gị aka ka o mewekwa nke ọma. Olee otú ị ga-esi enyere ya aka?

A Hụrụ Aha Dị na Baịbụl n’Iberibe Ite Ndị Mgbe Ochie

Iberibe ite gbarala puku afọ atọ e gwutere n’afọ 2012 masịrị ndị na-eme nchọpụta. Gịnị mere ihe a ha hụrụ ji pụọ iche?