Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) Febụwarị 2017

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Eprel 3 ruo 30, 2017.

Ihe Jehova Bu n’Obi Ga-emezu

Gịnị ka Chineke bu n’obi kee ụwa na ụmụ mmadụ? Gịnị mere na o mezughị? Gịnị mere àjà Jizọs chụrụ ji bụrụ ihe ga-eme ka ihe Chineke bu n’obi mezuo?

Ihe Mgbapụta Bụ ‘Onyinye Zuru Okè’ Nna Anyị nke Eluigwe Nyere Anyị

Ọ bụghị naanị na ihe mgbapụta ahụ ga-eme ka anyị nweta ọtụtụ ihe ọma kama o mere ka e dozie okwu dị mkpa.

LIFE STORY

Anyị Hụrụ Ọtụtụ Ụzọ Jehova Si Meere Anyị Obiọma Ya Na-erughịrị Mmadụ

Nwanna Douglas Guest na nwunye ya hụrụ ụzọ Jehova si meere ha obiọma mgbe ha na-asụ ụzọ na Kanada na mgbe ha bụ ndị ozi ala ọzọ na Brazil nakwa na Pọtugal.

Jehova Na-edu Ndị Ya

N’oge ochie, Jehova na-esi n’aka ndị mmadụ na-edu ndị ya. Olee ihe gosiri n’eziokwu na ọ na-akwado ndị ahụ o ji na-edu ha?

Ònye Na-eduzi Ndị Chineke Taa?

Jizọs kwuru na ọ ga-anọnyere ndị na-eso ụzọ ya ruo ọgwụgwụ. Olee otú o si na-eduzi ndị Chineke n’ụwa taa?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Pọl onyeozi kwuru na Chineke ‘agaghị ekwe ka a nwaa anyị gabiga ihe anyị pụrụ idi.’ Ọ̀ pụtara na Chineke na-ebu ụzọ elebara ọnwụnwa ndị anyị ga-edili anya, jirizie ya kpebie nke ga-abịara anyị?

FROM OUR ARCHIVES

“Ụzọ Ọjọọ ma Ọ Bụ Ụzọ Dị Anya Anaghị Egbochi Ndịàmà Jehova”

N’ihe dị ka afọ 1928 na afọ 1933, ndị ọsụ ụzọ na-anụ ọkụ n’obi kpebisiri ike ịga kwusaa ozi ọma Alaeze Chineke n’ime ime obodo ndị juru n’Ọstrelia.