Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Teta!  |  Nke 6 n'Afọ 2017

Isiokwu Ndị E Bipụtara na Teta! n’Afọ 2017

Isiokwu Ndị E Bipụtara na Teta! n’Afọ 2017

Teta! bụ akwụkwọ a kacha ekesa n’ụwa n’ime akwụkwọ niile na-amasịkarị ọhaneze

N’afọ 2017, e bipụtara ihe karịrị narị nde atọ na iri isii n’ihe karịrị otu narị asụsụ

AHỤ́ IKE NA ỌGWỤ

  • Ihe Mere Ndị Na-eto Eto Ji Ada Mba: Nke 1

AJỤJỤ ỌNỤ

  • Onye Gụrụ Gbasara Ụbụrụ Mmadụ Kwuru Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke (Rajesh Kalaria): Nke 4

  • Onye Na-emepụta Ihe A Na-etinye na Kọmputa Kwuru Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke (Dr. Fan Yu): Nke 3

ANỤMANỤ NA OSISI

  • Nnụnụ Arctic Tern: Nke 4

IHE BAỊBỤL KWURU

IHE NDỊ NA-EME N’ỤWA

  • Mmebi Ụwa Ò Ruwela? Nke 6

  • Ọdachi Mee, Olee Ihe Ndị Nwere Ike Ịzọ Anyị Ndụ? Nke 5

IHE NDỊ ỌZỌ

  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ime Mgbaasị? Nke 2

  • Ịghara Imefusi Ikike Eletrik na Mmanụ Ụgbọala: Nke 5

  • Ọrụ I Ji n’Aka Ọ̀ Karịrị Akarị? Nke 4

MMEKỌRỊTA MMADỤ NA IBE YA

  • ‘Ezi Aha Dị Mma Karịa Akụ́ Dị Ukwuu’: Nke 4

  • Ịmụmụ Ọnụ Ọchị Bụ Onyinye Ị Kwesịrị Ịna-enyetụ Ndị Ọzọ: Nke 1

  • Kụziere Ụmụ Gị Ịdị Umeala n’Obi (nne na nna): Nke 6

  • Mgbe Ụmụaka Gara Biri nke Ha (alụmdi na nwunye): Nke 4

  • Mgbe Ụmụaka Na-eru Uju Nne Ha ma Ọ Bụ Nna Ha: Nke 2

  • Ò Nwere Uru Dị ná Mmadụ Ime Ihe Nwere Ike Ịta Isi Ya? (ndị na-eto eto): Nke 5

  • Otú Di na Nwunye Ga-esi Na-ekele Ibe Ha (alụmdi na nwunye): Nke 1

  • Otú Ị Ga-esi Edi Ọnwụ Nne ma Ọ Bụ Nna (ndị na-eto eto): Nke 2

  • Uru Ịrụ Ọrụ Dị n’Ụlọ (nne na nna): Nke 3

NDỊÀMÀ JEHOVA

  • “Ụdị Ịhụnanya Ha Nwere n’Ebe Anyị Nọ Metụrụ Anyị n’Ahụ́” (ala ọma jijiji Nepal): Nke 1

NDỊ OGE OCHIE

OBODO NA NDỊ BI NA YA

OKPUKPE

  • Olee Ihe Gosịrị na Baịbụl Si n’Aka Chineke? Nke 3

SAYENSỊ

  • Ajị Dị Anụ Sea Otter n’Ahụ́: Nke 3

  • Ihe Mere Mkpụrụ Osisi Pollia Berry Ji Acha Anụnụ Anụnụ: Nke 4

  • Ihe Nwa Ahụhụ A Na-akpọ Silver Ant Na-eji Egbochi Okpomọkụ: Nke 1

  • Mkpokoro Eju na Ihe Ndị Ọzọ Yiri Eju Bi ná Mmiri: Nke 5

  • Otú Aṅụ Si Efedata: Nke 2

  • Usoro Akwara Dị n’Eriri Afọ Anyị: Nke 3