Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

TETA! Nke 3 n'Afọ 2017 | Olee Ihe Gosiri na Baịbụl Si n’Aka Chineke?

Baịbụl ò si n’aka Chineke? Ka ihe e dere na ya ò si n’uche mmadụ?

“Teta!” a kwuru ihe atọ gosiri na Baịbụl si n’aka Chineke n’eziokwu.

 

ISIOKWU TETA! A

Baịbụl Ò Si “n’Ike Mmụọ Nsọ Chineke” n’Eziokwu?

Ụfọdụ ndị na-ekwu na o nwere ike ịbụ na Baịbụl si n’aka Chineke. Ndị ọzọ ana-asị na ọ bụ akụkọ ifo, akụkọ mgbe ochie, akụkọ ihe mere n’oge ochie, nakwa akwụkwọ iwu ndị mmadụ.

ISIOKWU TETA! A

Baịbụl​—⁠Ihe Niile O Kwuru Bụ Eziokwu

Ọ bụghị naanị na ihe Baịbụl kwuru gbasara sayensị na ihe ndị mere n’oge ochie bụ eziokwu. Amụma ndị o buru mezukwara. Baịbụl zakwara ajụjụ ndị dị ezigbo mkpa. Gụọ ihe a ka ị chọpụta ihe ndị a n’onwe gị.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Uru Ịrụ Ọrụ Dị n’Ụlọ Bara

Ndị nne na nna, ọ̀ na-ara unu ahụ́ ikenye ụmụ unu ọrụ ha ga-arụ n’ụlọ? Gụọnụ ihe a ka unu hụ na ikenye ụmụaka ọrụ ga-eme ka ha mata uru ịrụ ọrụ bara na obi ụtọ ọ na-enye.

Usoro Akwara dị n’Eriri afọ Anyị Ọ̀ Bụ “Ụbụrụ nke Abụọ”?

Ọ bụ n’afọ anyị ka usoro akwara a kacha dịrị. Gịnị mere e ji na-akpọ ya ‘ụbụrụ nke abụọ’? Olee otú ‘ụlọ ọrụ kemikal’ a si eme ihe karịrị naanị ịgbari nri anyị riri?

INTERVIEW

Onye Na-emepụta Ihe A Na-etinye na Kọmputa Kwuru Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke

Fan Yu ekwebughị na Chineke ma ọ bụ na e kere ihe eke. Oleezi ihe mere o ji mechaa kweta?

THE BIBLE'S VIEWPOINT

Ndị Mmụọ Ozi

E deela banyere ndị mmụọ ozi n’akwụkwọ dị iche iche, see ha esee, gosikwa ha na fim. Gịnị ka Baịbụl kwuru banyere ha?

WAS IT DESIGNED?

Aji Dị Anụ Sea Otter n’Ahụ́

Ụfọdụ anụmanụ bi ná mmiri na-enwekarị abụba dị n’okpuru akpụkpọ ahụ́ ha na-eme ka ahụ́ ha na-ekpere ọkụ. Ma otu anụmanụ aha ya bụ sea otter nwere ihe ọzọ na-enyere ya aka ime ka ahụ́ ya na-ekpere ọkụ.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Ka M Ga-eme Ka A Hapụ M Ịna-ekpebi Ihe M Ga-eme?

Ọ dị gị ka ì ruola ka e were gị ka onye torola eto, mana ndị mụrụ gị echeghị otú ahụ. Olee ihe ndị ị ga-eme ka ha nwee ike ịtụkwasị gị obi?

Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl?

Ebe ọ bụ ụmụ mmadụ dere Baịbụl, è kwesịrị ịna-akpọ ya Okwu Chineke? Uche ònye ka e dere na Baịbụl?