Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

TETA! Nke 2 n'Afọ 2017 | Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ime Mgbaasị?

Ihe na-ejupụtazi na fim nakwa na tiivi ugbu a bụ ndị amusu na ihe ndị ọzọ gbasara ndị mmụọ ọjọọ.

Gịnị ka i chere? Ile ihe ndị a ọ̀ bụ ntụrụndụ na-enweghị ihe o mere, ka ò nwere nsogbu ha nwere ike ịkpata?

“Teta!”a kọwara ihe mere ndị mmadụ ji enwe mmasị na mgbaasị, kwuokwa gbasara nsogbu dị na ya.

 

ISIOKWU TETA! A

Ihe Gbasara Ime Mgbaasị Na-amasịkarị Ndị Mmadụ

Fim ndị amusu, ndị nọ n’òtù, na ndị mmụọ ọjọọ ji, so n’ụfọdụ fim ndị a na-eme gbaasị na ha na-amasịkarị ndị mmadụ. Gịnị mere ihe ndị a ji amasị ha?

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ime Mgbaasị?

Ọ bụ eziokwu na ọtụtụ ndị mmadụ na-ewere ya na ihe ọ bụla gbasara ndị mmụọ ọjọọ na ime mgbaasị abụghị eziokwu. Ma, Baịbụl kwuru hoo haa na ihe ndị ahụ dị. Olee ihe Baịbụl kwuru gbasara ha, oleekwa ihe mere o ji kwuo ya?

WAS IT DESIGNED?

Otú Aṅụ Si Efedata

Gịnị mere o ji dị mma ilere anya na otú aṅụ si efedata rụọ robọt ndị ga na-efegharị n’enweghị nsogbu ọ bụla?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Ị Ga-esi Edi Ọnwụ Nne ma Ọ Bụ Nna

Idi ọnwụ nne ma ọ bụ nna adịghị mfe. Ma, olee ihe ga-enyere ndị na-eto eto aka ma ọ bụrụ na mwute na obi ọjọọ ya na ya so abịa?

Mgbe Ụmụaka Na-eru Uju Nne Ha ma Ọ Bụ Nna Ha

Olee otú Baịbụl si nyere ndị na-eto eto atọ aka idi ọnwụ nne na nna ha?

LANDS AND PEOPLES

Mgbe M Gara Spen

Spen bụ mba ndị dị iche iche bi na ya, o nwekwara ma ugwu ma ndịda ma ebe ndị dị larịị. Ị̀ maara na Spen bụ mba kacha emepụta mmanụ oliv n’ụwa niile?

THE BIBLE'S VIEWPOINT

Obe

Ọtụtụ ndị na-ewere obe ka njirimara Ndị Kraịst. Ma, Jizọs ọ̀ nwụrụ n’elu obe? Ndị na-eso ụzọ Jizọs hà ji obe fee Chineke?

Ị̀ Ga-achọ Ịmata Ihe Baịbụl Na-akụzi?

Gụọ ihe a ka ị mata ihe dị gị mkpa na ihe na-adịghị gị mkpa iji ghọta ihe Baịbụl na-akụzi.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Ka M Ga-eme ma Nnukwu Nsogbu Bịara M?

Ndị na-eto eto kwuru ihe nyeere ha aka idi nsogbu bịaara ha.

Ndị Mmụọ Ọjọọ Hà Dị Adị n’Eziokwu?

Ole ndị bụ́ ndị mmụọ ọjọọ? Olee ebe ha si bịa?