Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

TETA! MEE 2015

Chineke Ọ̀ Dị? Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịma ma Ọ̀ Dị?

Otú Baịbụl si zaa ajụjụ a nwere ike iju gị anya.

Chineke Ọ̀ Dị? Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịma ma Ọ̀ Dị?

Ànyị kwesịrị ịgba mbọ mata azịza ajụjụ ọtụtụ ndị chere na ọ baghị uru ma ọ bụkwanụ na a gaghị azali ya?

Akụkọ Gbasara Afrịka

O nweghị ihe dị iche n’otú ndị omekome si egbu raịno na otú ndị mmadụ si agbachi nkịtị ma a nara ha aka azụ.

Otú Gị na Nne na Nna Di Gị ma Ọ Bụ Nne na Nna Nwunye Gị Ga-esi Na-adị n’Udo

Ihe atọ ga-enyere gị aka ka nsogbu gị na nne na nna di gị ma ọ bụ nne na nna nwunye gị na-enwe ghara ime ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị na-ese okwu.

Ịgba Chaa Chaa

Ịgba chaa chaa ọ̀ bụ ihe ọjọọ?

Ihe Ị Ga-eme ma I Chee na Ndị Enyi Gị Na-agbara Gị Ọsọ

O nweghị ihe dị iche n’onye na-anọkarị naanị ya na onye na-aṅụ mkpụrụ sịga iri na ise n’ụbọchị. Gịnị ga-enyere gị aka?

Animals

Olee otú anyị kwesịrị isi na-emeso ụmụ anụmanụ?

Uru Afụ Ọnụ Nwamba Baara Ya

Gịnị mere ndị ọkà mmụta sayensị ji na-achọ ịrụ robọt ga na-arụ ọrụ ka afụ ọnụ nwamba?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze?

Lee vidio a ka ị hụ ihe a na-eme na ya.

Na-asị Biko na I Meela

Kelechi achọpụtala na ịsị biko na i meela na-aba ezigbo uru.