Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

TETA! Mach 2014 | Ebe Pụrụ Iche n’Ịntanet

Ị chọọ ịmata ihe Baịbụl na-akụzi ma ọ bụ ihe ga-enyere ezinụlọ gị aka ma ọ bụkwanụ ihe ga-enyere gị aka ná ndụ. Adres Ịntanet anyị ga-enyere gị aka. Ọ bụ jw.org/ig.

ISIOKWU TETA! A

Ebe Pụrụ Iche n’Ịntanet

Gaa n’ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet ka ị hụ ihe ndị si na Baịbụl ga-abara gị na ezinụlọ gị uru.

Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa

Gụọ banyere ndị na-ese sịga n’Amerịka, ụgbọ ndị Maleshia jidere, ndị Ịtali na ụka, ọrịa dị n’Afrịka, na ụmụaka na-agba chaa chaa n’Ọstrelia.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Ị Ga-esi Merie Nsogbu Ndị Ọgbọ Gị Na-enye Gị

Ndị ọgbọ anyị nwere ike ime ka anyị mewe ihe na-adịghị mma. Gịnị ka i kwesịrị ịma banyere ya, olee otú ị ga-esi merie ya?

THE BIBLE'S VIEWPOINT

Otú E Si Kee Ihe

Baịbụl kwuru na Chineke ji ụbọchị isii kee ihe. Ụbọchị ndị ahụ hà bụ ụbọchị isii nkịtị?

THE BIBLE'S VIEWPOINT

Ime Mgbaasị

Ọtụtụ ndị na-achọ ka ha na ndị nwụrụ anwụ na-ekwurịta okwu. Ma, gịnị ka Baịbụl kwuru banyere ya?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Nyere Nwa Gị Nwaanyị Aka

Nsogbu ọtụtụ ụmụ agbọghọ na-enwe ma ha na-eto na-echegbu ha. Olee otú papa ha na mama ha nwere ike isi nyere ha aka?

WAS IT DESIGNED?

Ọnyà Ududo

Ọnyà ududo nwere ebe na-esi ike na ebe na-anaghị esi ike. Gụọ banyere ya.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ì Nwere Ndị Enyi Ka Ọ̀ Na-adị Gị Ka Ndị Mmadụ Hà Na-agbara Gị Ọsọ?

Ọ dịghị mfe imete ndị enyi. Ì kwesịrị ịbụ onye a ma ama tupu gị emete ndị enyi? Olee ihe ga-enyere gị aka imete ezigbo ndị enyi?

E Nye Gị Ọrụ, Olee Otú Ị Ga-esi Rụwa Ya Ozugbo Kama Ịna-asị Mgbe E Mechara?

Chọpụta otú ị ga-esi akwụsị ịna-asị gị mechaa gị arụọ ọrụ e nyere gị.

Ihe Ndị Na-eto Eto Kwuru Gbasara Egwuregwu Iberiibe

Lee vidio a ka ị hụ ihe ndị na-eto eto ise kwuru gbasara egwuregwu iberiibe na ihe mmadụ ga-eme ma e gwusawa ya ụdị egwuregwu ahụ.

Gwam Gwam Gwam: Ònye Kwuru Ya? (Jenesis 41-50)

Danloduo ihe a e ji amụ ihe ma lee ma ị̀ ga-amatali onye kwuru nke o kwuru ma chakapụta foto ya tinye n’ebe okwu ya dị.