• Abụ nke 2 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Buru Ezi Ihe n’Obi Na-eso Jizọs”: (Nkeji 10)

    • Jọn 6:9-11—Jizọs ji ọrụ ebube nye ìgwè mmadụ nri (ihe a kọwara na Jọn 6:10, nwtsty)

    • Jọn 6:14, 24—Mgbe ndị mmadụ matara na Jizọs bụ́ Mesaya, ha chọwara ebe ọ nọ echi ya (ihe a kọwara na Jọn 6:14, nwtsty)

    • Jọn 6:25-27, 54, 60, 66-69—Ebe ha bu ihe na-ekwesịghị ekwesị n’obi na-esogharị Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya, ihe o kwuru mere ka ha sụọ ngọngọ (ihe ụfọdụ a kọwara na Jọn 6:27, 54, nwtsty; w05 9/1 21 ¶13-14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jọn 6:44—Olee otú Nna ahụ si adọtara onwe ya ndị mmadụ? (ihe a kọwara n’amaokwu ahụ, nwtsty)

    • Jọn 6:64—Olee otú o si bụrụ na Jizọs ‘si ná mmalite’ mara na Judas ga-arara ya nye? (ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 6:41-59

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosi otú a ga-esi azaghachi onye kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Onye ahụ agwa gị na ya bụ onye chọọchị.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 31

  • Olee Otú I Si Mee Ya?: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ụmụnna ka ha kọọ ihe merenụ mgbe ha gbalịrị ịmalite mkparịta ụka mere ka ha zie mmadụ ozi ọma.

  • E Nweghị Ihe Ọ Bụla Lara n’Iyi”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye obere vidio si na vidio bụ́ Ụlọ A Rụrụ Ka Ọ Ghara Imebi Ikuku na Mmiri Ewetarala Jehova Otuto.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 35 ¶28-36

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 89 na Ekpere