Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Septemba 2017

 OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Gịnị Mere I Ji Hụ Ofufe Dị Ọcha n’Anya?

Gịnị Mere I Ji Hụ Ofufe Dị Ọcha n’Anya?

Ọhụụ ụlọ nsọ Ezikiel gbara ndị Juu a dọọrọ n’agha ume n’ihi na o mere ka obi sie ha ike na a ga-eweghachi ofufe dị ọcha. N’oge ikpeazụ a, e meela ka ofufe dị ọcha “guzosie ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile.” Anyị sokwa ná ndị si ná mba niile nubara n’ime ya. (Aịza. 2:⁠2) Ihe ọma Jehova meere gị gị amata ya ma na-efekwa ya, Ị̀ na-echebara ya echiche mgbe niile?

URU NDỊ ANYỊ NA-ERITA N’OFUFE DỊ ỌCHA:

Olee ụzọ ndị m nwere ike isi gosi na m ji ofufe dị ọcha kpọrọ ihe?