Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Septemba 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 42-45

E Weghachiri Ofufe Dị Ọcha.

E Weghachiri Ofufe Dị Ọcha.

Ọhụụ ụlọ nsọ Ezikiel mere ka ndị Juu na-ekwesị ntụkwasị obi a dọọrọ n’agha nwee obi ike na a ga-eweghachi ofufe dị ọcha. O chetakwaara ka ha na ihe Jehova na-anabata bụ ofufe dị ọcha.

Ndị nchụàjà ga-akụziri ndị mmadụ iwu na ụkpụrụ Jehova

44:23

Dee ụzọ dị iche iche ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche sirila kụziere anyị ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ. (kr 110-117)

Ndị mmadụ ga na-akwado ndị na-edu ndú n’etiti ha

45:16

Olee ụzọ ụfọdụ anyị nwere ike isi gosi na anyị na-akwado ndị okenye n’ọgbakọ anyị?