Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Septemba 2017

Septemba 4-10

EZIKIEL 42-45

Septemba 4-10
  • Abụ nke 26 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • E Weghachiri Ofufe Dị Ọcha”: (Nkeji 10)

    • Ezik. 43:​10-12​—⁠Ọhụụ ụlọ nsọ Ezikiel nyeere ndị Juu a dọọrọ n’agha aka ichegharị, mesiekwa ha obi ike na a ga-eweghachi ofufe dị ọcha (w99 3/1 8 ¶3; it-2-E 1082 ¶2)

    • Ezik. 44:23​—⁠Ndị nchụàjà ga-akụziri ndị mmadụ “ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ”

    • Ezik. 45:16​—⁠Ndị mmadụ ga-akwado ndị Jehova họpụtara idu ndú n’etiti ndị ya (w99 3/1 10 ¶10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 43:​8, 9​—⁠Olee otú ndị Izrel si metọọ aha Chineke? (it-2-E 467 ¶4)

    • Ezik. 45:​9, 10​—⁠Olee ihe Jehova na-achọkarị n’aka ndị na-achọ ihu ọma ya? (it-2-E 140)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 44:1-9

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ