Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Septemba 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | DANIEL 4-6

Ị̀ Na-efe Jehova n’Esepụghị Aka?

Ị̀ Na-efe Jehova n’Esepụghị Aka?

Ekpere so n’ihe Daniel na-eme mgbe niile n’ofufe ọ na-efe Chineke kwa ụbọchị. N’agbanyeghị iwu eze tiri, o kweghị ka ihe ọ bụla gbochie ya ife Chineke

6:10

Olee ihe ndị so n’ihe ndị e kwesịrị ịna-eme n’ofufe Jehova?