Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Septemba 2017

 OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe A Chụrụ Onye Ikwu Gị n’Ọgbakọ

Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe A Chụrụ Onye Ikwu Gị n’Ọgbakọ

Leenụ vidio bụ́ Nọgide Na-eme Ihe Ọ Bụla Jehova Chọrọ​—⁠Esola Ndị Mmehie Na-achọghị Ichegharị, zaakwanụ ajụjụ ndị a:

  • Olee nsogbu bịaara nne na nna Sonja nke chọrọ ịkpa okwukwe ha aka ọjọọ?

  • Gịnị nyeere ha aka ịnọgide na-ekwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ?

  • Olee otú ikwesị ntụkwasị obi ha n’ebe Jehova nọ si nyere Sonja aka?