Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Septemba 2017

 OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Gị

Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Gị

Leenụ vidio bụ́ Guzosie Ike n’Ebe Jehova Nọ, Otú ahụ Jizọs Mere—Mgbe Ọnwụnwa Bịara, zaakwanụ ajụjụ ndị a:

  • Olee otú e si na-enye Sergei nsogbu ka ọ ghara ikwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ?

  • Gịnị nyeere Sergei aka ikwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ?

  • Olee otú ikwesị ntụkwasị obi ya si wetara Jehova otuto?