Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Septemba 2017

Septemba 18-24

DANIEL 1-3

Septemba 18-24
  • Abụ nke 131 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ikwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Na-aba Ọtụtụ Uru”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Dan. 1:​5, 8​—⁠Gịnị mere Daniel na ndị enyi ya ji kwuo na nri eze Babịlọn ga-emerụ ha? (it-2-E 382)

    • Dan. 2:44​—⁠N’ihi gịnị ka Alaeze Chineke ga-eji ‘gwepịa’ ọchịchị ụwa a nke ihe oyiyi ahụ nọchiri anya ya? (w12 6/15 17, igbe; w01 10/15 6 ¶4)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Dan. 2:31-43

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 40:22​—⁠Na-akụzi Eziokwu​—⁠Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Rom 15:4​—⁠Na-akụzi Eziokwu​—⁠Nye ya kaadị JW.ORG.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w17.02 29-30​—⁠Isiokwu: Ọ̀ Pụtara na Jehova Na-ebu Ụzọ Elebara Ọnwụnwa Ndị Anyị Ga-edili Anya, Jirizie ya Kpebie nke Ga-abịara Anyị?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ