Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Septemba 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 46-48

Ngọzi Ndị Izrel A Kpọghachiri n’Ala Ha Ga-enweta

Ngọzi Ndị Izrel A Kpọghachiri n’Ala Ha Ga-enweta

Ọhụụ ụlọ nsọ Ezikiel mere ka obi sie ndị Izrel a dọọrọ n’agha ike, gosikwa na amụma ndị e buru gbasara nlọghachi ha n’ala ha ga-emezu. Ofufe dị ọcha ga-abụ ihe kacha mkpa ná ndụ ndị Jehova gọziri.

Ọhụụ ahụ kwuru na a ga-enwe nhazi ndị dị mma, ịdị n’otu na nchebe n’etiti ndị Chineke

47:7-14

  • Ala ha ga na-emepụta ihe

  • Ezinụlọ ọ bụla ga-enwe ihe nketa

Tupu e kenye ezinụlọ ndị ahụ ala, a ga-ewepụta ala a ga-enye Jehova ‘n’onyinye’

48:9, 10

Olee otú m ga-esi gosi na m weere ofufe Jehova ka ihe mbụ ná ndụ m? (w06 4/15 27-28 ¶13-14)