Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ebe ụmụnna anyị na-akpọ ndị mmadụ ka ha bịa ọmụmụ ihe anyị na Kuk Aịlandz

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Septemba 2017

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye mmadụ Ụlọ Nche nakwa otú e nwere ike isi jiri ebe sịrị Na-akụzi Eziokwu kụziere mmadụ nke bụ́ eziokwu banyere Baịbụl na sayensị. Dee otú ị ga-esi eme nke gị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

E Weghachiri Ofufe Dị Ọcha.

Ọhụụ ụlọ nsọ Ezikiel mere ka obi sie ndị Juu na-ekwesị ntụkwasị obi a dọọrọ n’agha ike na a ga-eweghachi ofufe dị ọcha.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Gịnị Mere I Ji Hụ Ofufe Dị Ọcha n’Anya?

E meela ka ofufe dị ọcha guzosie ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile. Ihe ọma Jehova meere gị gị amata ya na-efekwa ya, Ị̀ na-echebara ya echiche mgbe niile?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ngọzi Ndị Izrel A Kpọghachiri n’Ala Ha Ga-enweta

Ọhụụ ụlọ nsọ Ezikiel mesiri ndị Izrel obi ike na a ga-eweghachi ofufe dị ọcha, ha enwee nhazi ndị dị mma, ha adịrị n’otu nọrọkwa ná nchebe.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ikwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Na-aba Ọtụtụ Uru

Akụkọ gbasara ndị Hibru atọ ahụ nwere ike ime ka anyị kpebisikwuo ike ikwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Gị

Jizọs kwesịrị ntụkwasị obi n’ebe Chineke nọ mgbe a nwara ya ọnwụnwa. Ụmụ mmadụ n’ezughị okè hà nwere ike ikwesị ntụkwasị obi n’ebe Chineke nọ ka Jizọs ma ọnwụnwa tara akpụ bịara ha?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe A Chụrụ Onye Ikwu Gị n’Ọgbakọ

O nwere ike isiri anyị ike ịnọgide na-ekwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ ma ọ bụrụ na a chụọ onye ikwu anyị n’ọgbakọ. Olee ihe ga-enyere anyị aka?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ị̀ Na-efe Jehova n’Esepụghị Aka?

Daniel nọgidere na-efe Jehova. O kweghị ka ihe ọ bụla gbochie ya ife Chineke.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Kụziere Ha Otú Ha Ga-esi Nọgide Na-efe Jehova

Bido n’oge kụziwere ndị nkwusa ọhụrụ ịdị uchu n’ozi ọma. Nyere onye ị na-amụrụ ihe aka ịbụ aka ochie n’ikwusa ozi ọma.