Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọktoba 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | DANIEL 10-12

Jehova Maara Ọdịnihu Ndị Eze

Jehova Maara Ọdịnihu Ndị Eze

11:2

Ndị eze anọ ga-ebiliri Peshia. Eze nke anọ “ga-akpali ihe niile imegide alaeze Gris.”

  1. Saịrọs Onye Ukwu

  2. Eze Kambisis nke Abụọ

  3. Darayọs nke Mbụ

  4. Zaksis nke Mbụ (ọ ga-abụ ya bụ Eze Ahazuirọs nke lụrụ Esta)

11:3

Otu eze Gris na-akpa ike ga-ebili chịwa ọtụtụ obodo.

  • Alegzanda Onye Ukwu

11:4

A ga-eke Alaeze Ukwu Gris ụzọ anọ, ndị ọchịagha Alegzanda anọ a na-achị ha.

  1. Kasanda

  2. Laịsimakus

  3. Selukọs nke Mbụ

  4. Tọlemi nke Mbụ