Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọktoba 2017

Ọktoba 9-​15

DANIEL 10-12

Ọktoba 9-​15
  • Abụ nke 31 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Maara Ọdịnihu Ndị Eze”: (Nkeji 10)

    • Dan. 11:2​—⁠Ndị eze anọ bilitere n’Alaeze Ukwu Peshia (dp 212-213 ¶5-6)

    • Dan. 11:3​—⁠Alegzanda Onye Ukwu malitere ịchị (dp 213 ¶8)

    • Dan. 11:4​—⁠E kewara alaeze Alegzanda ụzọ anọ (dp 214 ¶11)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Dan. 12:3​—⁠Ole ndị bụ “ndị nwere nghọta,” oleekwa mgbe ha “ga na-enwu dị ka ìhè mbara igwe”? (w13 7/⁠15 13 ¶16, ihe ndị e dere n’ala ala peeji)

    • Dan. 12:13​—⁠Olee otú o si bụrụ na Daniel “ga-ebili”? (dp 315 ¶18)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Dan. 11:​28-39

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! nke 5 2017​—⁠Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! nke 5 2017​—⁠Gosi otú a ga-esi agaghachi na nke onye ahụ natara Teta! n’ozi ụlọ n’ụlọ. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w16.11 5-6 ¶7-8​—⁠Isiokwu: Olee Otú Anyị Ga-esi Ṅomie Jehova Ma A Bịa n’Ịgba Ibe Anyị Ume?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ