Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọktoba 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JOEL 1-3

“Ụmụ Unu Ndị Ikom na Ụmụ Unu Ndị Inyom Ga-ebukwa Amụma”

“Ụmụ Unu Ndị Ikom na Ụmụ Unu Ndị Inyom Ga-ebukwa Amụma”

2:28, 29

Ndị Kraịst e tere mmanụ sokwa na-ebu amụma. Ha na-ekwu banyere “ihe ndị dị ebube nke Chineke,” na-ekwusakwa “ozi ọma nke a nke alaeze.” (Ọrụ 2:​11, 17-21; Mat. 24:14) Ndị so n’atụrụ ọzọ ahụ sokwa ha na-arụ ọrụ a

2:⁠32

Gịnị ka ‘ịkpọku aha Jehova’ pụtara?

  • Ịmara aha ahụ

  • Ịsọpụrụ aha ahụ

  • Ịtụkwasị onye nwe aha ahụ obi

Jụgodị onwe gị, sị: ‘Olee otú m nwere ike isi nyere ndị e tere mmanụ aka ịna-ebu amụma?’