Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọktoba 2017

Ọktoba 30–​Nọvemba 5

JOEL 1-3

Ọktoba 30–​Nọvemba 5
  • Abụ nke 143 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ụmụ Unu Ndị Ikom na Ụmụ Unu Ndị Inyom Ga-ebukwa Amụma”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Joel Na-ekwu.]

    • Joel 2:​28, 29​—⁠Ndị Kraịst e tere mmanụ na-ekwuchite ọnụ Jehova (w02 8/⁠1 15 ¶4-5; jd 167 ¶4)

    • Joel 2:​30-32​—⁠Ọ bụ naanị ndị na-akpọku aha Jehova ga-alanahụ ụbọchị ahụ dị oké egwu (w07 10/⁠1 13 ¶2)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Joel 2:​12, 13​—⁠Olee ihe amaokwu ndị a na-akụziri anyị gbasara ezigbo nchegharị? (w07 10/⁠1 13 ¶5)

    • Joel 3:14​—⁠Gịnị bụ “ndagwurugwu mkpebi ikpe”? (w07 10/⁠1 13 ¶3)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Joel 2:28–3:8

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Kaadị JW.ORG

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Kaadị JW.ORG​—⁠ Gosi otú a ga-esi agaghachi na nke onye ahụ natara Kaadị JW.ORG n’ozi ụlọ n’ụlọ. Ná mmechi, gwa onye ahụ gbasara otu vidio dị na jw.org/⁠ig.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 196-197 ¶3-5

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 91

  • Jehova Na-enyere Anyị Aka Idi Ọnwụnwa: (Nkeji 9) Kpọnye vidio bụ́ Jehova Bụrụ M Ụlọ Elu Siri Ike. Unu lechaa ya, jụọ ndị na-ege ntị ajụjụ ndị a: Olee ọnwụnwa ndị bịaara ezinụlọ Nwanna Henschel? Olee otú ịtụ egwu Chineke na okwukwe ndị nne na nna si enyere ụmụ ha aka? Olee otú Jehova nwere ike isi gbaa gị ume otú ahụ ọ gbara Nwanna Henschel?

  • Bụrụ Enyi Jehova​—⁠Aha Jehova: (Nkeji 6) Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova​—⁠Aha Jehova. Unu lechaa ya, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu. Jụọ ha ajụjụ ndị a: Gịnị ka aha Jehova pụtara? Olee ihe ndị Jehova kere? Olee otú Jehova ga-esi nyere gị aka?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 20 ¶17-19; igbe ndị dị na peeji nke 216, 218-219; na igbe ntụleghachi dị na peeji 217

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 72 na Ekpere